Mu onwem bu onye-ọzụzụ-atụrụ ọma; ama-kwa-ram aturu nkem, aturu nkem ma-kwa-ram.
Christ Jesus, John 10:14
Ọ bụ Meri mụrụ Jisọs. Kraịst bụ ezi ebumnuche Chineke nke na-ekwupụta ihe ọma, ya bụ ozi ahụ dị nsọ nke sitere na Chineke we na-erute mmadụ, we na-agwa uche mmadụ okwu.
Sayensi na Arụike nke nwere Nkpịsị-igodo eji akpọghe ihe edere n’Akwụkwọ nsọ, nke Mary Baker Eddy dere, ntụpe 332
Gịnị bụ Kristen Sayensi?
Inwere ike ịmepe mpe-mpe akwụkwọ anyị nke nasị “Gịnị bụ Kristen Sayensi?” Ọ genye gị nmalite ozi banyere Chineke na etu esi etinye Kristen Sayensi n’ọlụ, kọwa kwara gị ihe banyere The First Church of Christ, Scientist, na edemede ya nile
Muo ihe-ọgụgụ nile, akwụkwọ nile ebipụtara ebipụta, na ihe omume nile ndị neme ka anyị mara ihe, nke nakpọlite echiche anyị, bulie anyị elu, ma mee ka nghọta anyị nwere banyere ọgwụgwọ ọrịa ime mmụọ dịwanye omimi.
Websaịt a neji kukis eme ka ọlụ ya naga n’iru, ma nadịwanye nma. Ya mere, dị ka ị nenyocha saịt ahụ ọ pụtara na ị nanabata ka anyị were kukis nalụ ọlụ.