Ịhọrọ Mpe-mpe akwụkwọ ịga edeju maka ịbụ onye ọgbakọ
Ọ bụ njem dị uku nke i namalite ije! Ka anyị me ka ibido njem a. Enwere mpe mpe akwụkwọ atọ arọpụtara nime Manual of the Mother Church [Akwụkwọ ntuziaka nke The Mother Church]. Naani ihe ị geme bụ idejupụta otu nime ha.
Ịbịaghachị ọzọ ịbụ onye otu The Mother Church
I pụwọ na The Mother Church ma mesia laghachi ịbụ onye ọgbakọ?
Ajụjụ ndị anajụ?
Ga na ntupe ebe ajụrụ ọtụtụ ajụjụ banyere ịbụ onye ọgbakọ. I nwere ike ịdetara anyị email na clerk@christianscience.com (n’asụsụ Igbo) m’ọbụ kpọtụrụ anyi n’ekwentị na +1 617 450 3481 (n’asụsụ Bekee, French, Germani na Spanish).